Tuesday, September 01, 2026

Tag: Nnamdi Azikiwe University

Omenala Arịrọ: Aka Mgba Chere Ọganihu Steeti Anambra

Esther Ogochukwu Akpulu — Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka na Kọminikeshọn, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka | ISA 22nd Annual International Conference (2025)

Ọtụtụ oge, ihe ọjọọ ụfọdụ na-amalite ma gaa n’ihu were ọnọdụ ka a ga-asị na ọ bụ ihe kwesịrị ekwesị ma ọ bụ dịkwa ka usoro iwu nabatara. Ihe kpatara nke a bụ ịnabata omenala arịrọ. Omenala arịrọ bụ mmadụ …

Asụsụ Igbo Bụ Ọgwụ Mgbochi Ime Mmụọ: Olile Anya Ya Site N’egwu Ndị A Họọrọ

Onyinye Constance Amamgbo — Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka na Nzịkọrịta Ozi, Nnamdi Azikiwe University, Awka, Ifunanya Nzubechukwu Dimebo — Department of Linguistics and Nigerian Languages, Alex Ekwueme Federal University, Ndufu-Alike Ikwo | ISA 22nd Annual International Conference (2025)

Nchọcha a gbadoro ụkwụ etu asụsụ Igbo si agwọ ọrịa ime mmụọ na olileanya ya site n’egwu ndị a họọrọ. Ndị Igbo bụ ndị ji asụsụ ha kpọrọ ihe mana echemi echiche ime Mgbe ọ bụla ha na-etinye asụsụ ha …

Nzipụta Ụkpụrụ Afrịka n’Ulọọrụ Ntụrụndụ: Nlegara Anya na Naịjirịa

Chioma Chiazom Anagor — Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka na Nzikọrịtaozi, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka | ISA 22nd Annual International Conference (2025)

Mba Afrịka nke Naịjirịa nọ na ya nwere ụkpụrụ e ji mara ha nke ha na-akụziri ụmụ ha, na-emepụta n’omume ma na-ezipụtakwa n’obibindụ ha. Ha nwere ọtụtụ ihe ha na-asọ nsọ ma nwekwaa ihe ndị ha hụtara ka ihe kwesịrị …

Leveraging on AI for Preservation of Cultural Heritage in University Libraries in South-East, Nigeria: Opportunities and Challenges

Stella N. I. Anasi — Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria, Chukwuemeka Chukwueke — Department of Library and Information Science, Taraba State University, Jalingo, Nigeria | ISA 22nd Annual International Conference (2025)

Artificial intelligence (AI) technologies are transforming the preservation and conservation of cultural heritage. The capabilities of AI technologies for digital replication and predictive maintenance have brought about a dramatic shift from conventional preservation practices. The South-East geopolitical zone of Nigeria …

A Fusion of Akwete-Igbo Woven Fabrics and Batik Inspired by Uli-Igbo Design Motifs for Contemporary Fashion: Imperative for Economic Sustainability

Chika Chudi-Duru — Department of Fine and Applied Arts, Nnamdi Azikiwe University Awka, Nigeria | ISA 22nd Annual International Conference (2025)

The Akwete hand-woven fabrics produced by the Igbo and found in the southeastern part of Nigeria celebrate a rich tapestry of intricate and colourful designs that convey significant messages rooted in the Igbo worldview. Traditionally, these fabrics are reserved for …

Exploring Career Pathing Opportunities for Igbo Language Experts in Nigeria and the Diaspora

Martha Chidimma Egenti — Department of Linguistics, Nnamdi Azikiwe University, Awka, Anambra State, Nigeria | ISA 22nd Annual International Conference (2025)

Language is an important form of cultural and human capital. In today's world, the ability to speak different languages is becoming more and more important. One language that is gaining a lot of attention is Igbo, spoken as first language …

Search

Browse by Tag