Thursday, July 02, 2026

Tag: Nkoli Mercy Nnyigide

Nzipụta Omenala na Ụkpụrụ Ndị Igbo n’Egwu Igbo:Ntụcha Ụfọdụ Akụkọnegwu Mike Ejeagha

Nkoli Mercy Nnyigide | ISA 22nd Annual International Conference (2025)

Ederede a na-eleba anya n’ụfọdụ akụkọnegwu Mike Ejeagha. Akụkọnegwu bụ otu n’ime akụkọ ọdịnala Igbo a na-ejikarị ngwa egwu ezipụta. Mike Ejeagha bụ otu n’ime odogwu ndị Igbo e ji akụkọnegwu mara. Akụkọnegwu ya na-agbadokarị ụkwụ n’akụkọ ọdịnala Igbo ma …

Search

Browse by Tag