Ọsọndụ Agwụ Ike: Ntule Abọnaabọ dịka O siri metụta Asụsụ na Omenala Igbo
Chiamaka Ngozi Oyeka, Chigozie Bright Nnabuihe | The 23rd Annual International Conference of the Igbo Studies Association (ISA) (2026)
Ndị Igbo kwenyere na ụwa na-aga naàbọ̀ naàbọ̀, na ọ na-abụ ihe kwụru, ihe akwudebe ya. Ihe ọbụla nwere ihu nwekwara azụ. Nchọpụta e nwere n’oge ugbua na-egosi na ọtụtụ ndị ntorobịa na-elodozi anya n’otu ụzọ gbasara ebimndụ, karichaa, ụzọ …