Ebe Mmepụta Ọrụ Nka dị iche iche: Ohere dị Mkpa n’Ala Igbo
Conference: ISA 22nd Annual International Conference (2025)
Presenter(s): Ifeyinwa Cordelia Isidienu
Ndị Igbo bụ agbụrụ na-arụsi ọrụ ike. Ha na-akatọ ịda ngana n’ihi ya, onye Igbo ọbụla na-enwe ọrụ nka o ji mere akaọrụ. Mmadụ ji ọrụ nka enyere onwe ya aka, na-azụ ezinaụlọ ya, na inyere obodo aka. Iji igwe, osisi na aja ụrọ rụpụta ihe, ịhazi nri maka nchekwa, …