Omenala Arịrọ: Aka Mgba Chere Ọganihu Steeti Anambra
Conference: ISA 22nd Annual International Conference (2025)
Presenter(s): Esther Ogochukwu Akpulu
Ọtụtụ oge, ihe ọjọọ ụfọdụ na-amalite ma gaa n’ihu were ọnọdụ ka a ga-asị na ọ bụ ihe kwesịrị ekwesị ma ọ bụ dịkwa ka usoro iwu nabatara. Ihe kpatara nke a bụ ịnabata omenala arịrọ. Omenala arịrọ bụ mmadụ ịrọ ka a ghara ịta ya ahụhụ oge ọ dara …